Description
ABD lgbo Na Eserese bu akwukwo e dere maka umuakwukwo no n’uloakwukwo otaakara. Akwukwo a ga-enyere umuaka aka imata mkpuruedemede lgbo nwere ma nyekwara ha aka ikpoputa uda ndiadi n’asusu lgbo. Akara uda nke mbu di n’aha eserese nke obula n’akwukwo a na-eweputamkpuruedemede nkeonweya. Umuaka ga-enwe mmasi lji uda mkpuruedemede na aha eserese ndia aguegwu. Haga-enwekwa mmasi iji mkpisikolo di ichiiche bajie eserese ndia. lhe ndi a ga-akpalite mmuo na lhunanya obere umuaka n’ebe asusu lgbo no.
Reviews
There are no reviews yet.