ABDII IGBO NA ESERES

250.00

Year Published: 2014

Size: 297mm x 210mm

Page extent: 32 pages

ISBN :978-978-153-588-8

Category:

Description

ABD lgbo Na Eserese bu akwukwo e dere maka umuakwukwo no n’uloakwukwo otaakara. Akwukwo a ga-enyere umuaka aka imata mkpuruedemede lgbo nwere ma nyekwara ha aka ikpoputa uda ndiadi n’asusu lgbo. Akara uda nke mbu di n’aha eserese nke obula n’akwukwo a na-eweputamkpuruedemede  nkeonweya. Umuaka ga-enwe mmasi lji uda mkpuruedemede na aha eserese ndia aguegwu. Haga-enwekwa mmasi iji mkpisikolo di ichiiche bajie eserese ndia. lhe ndi a ga-akpalite mmuo na lhunanya obere umuaka n’ebe asusu lgbo no.

Reviews

There are no reviews yet.

Be the first to review “ABDII IGBO NA ESERES”